MMADỤ ABỤỌ A, ONYE BỤ ONYE ARA?

Spread the love

N’aha ike ekike, ụmụ agbọghọ jizi aka ha eme onwe ha ndị ara.

Bikonu, mmadụ abụọ a nọ n’onyonyoo a yicha akwa dọkara adọka.

Kedụ onye isi dị mma? Kedụ onye nke bụ onye ara.

Ọ nwere mgbe ụmụ agbọghọ bidoro mewe isi a na-akpọ “ịka m ayị ara?” N’ime ndị ara abụọ a, kedu onye ara nke ya ka njọ ?

Ụmụ agbọghọ, ịgba ọtọ akpagharị egosighi onye mara mma.

I kwanyere onwe gị ugwu, yiri uwe ka mmadụ, ọ gaghị eme ka ị jọọ njọ ma ọ bụrụ na ị mara mma. Ọ gaghị emekwa ka i too ogologo ma ọ bụrụ na ị dị mkpirisi.

Onye jọkwara njọ, ọ masị ya, ya gbara ọtọ ihu na azụ, njọ ya ka sokwa ya akpagharị.

Leave a Reply

Your email address will not be published.