5 Comments

  1. 1. Onye na-ekwu di na nwunye na-ata onwe ya ahụhụ
    2. Okwu a na-asọ anya anaghị ebi ọsịsọ
    3. A sọkarị̀a eze anya, e kpuru nkata n’ihu gwa ya okwu
    4. Okwu abụghị nri
    5. Ka a na-agwa nwa nwere nna okwu ka nke n’enweghị nna na amụta ihe




    0



    9
  2. 1. Ekwughii mere onu, anughii mere nti.
    2. A koba ka esi gbaa azi, o buru akwa nri.
    3. A na-adu onye ohi odu, O were obi na-apia mbazu.
    4. Anu nwere uche anaghi ekwu okwu ma enyi kwuchie uzo.
    5. A gochie ojii nti,umu muons aju ya.
    6. Asokata Eze anya, ekuru nkata n´isi gwara ya okwu.
    7. Akota akuko di onye oya mma, ya asia si welite ya isi elu.
    8. Nwata tunye onu n´okwu, oar tunye aku ya.
    9. Ihe a gab-agwa onye kwuru isi bu na mmanu adighi na nri, obughi na nnu na ose adighi ya.
    10. I nyejuo onye anya mpia afo, oar koro gi ihe gwupiara ya anya.

    5




    0



    0
  3. 1. A gbakarịa izu, onye ntị ike anụ
    2. E kwuo anughi mere nwata, a nụ ekwughị mere okenye
    3. Nwanyị di ya nwụrụ si a na-ekwu okwu ili di ya, ka a na-ekwukwa okwu onye ga-akụchi ya
    4. Okwu asị gwụ ekperime n’ọnụ, a kpụrụ ya gbuo
    5. Diochi anaghị ekwucha ihe ọ hụrụ n’elu nkwụ




    0



    0
  4. 11. I nyejuo onye anya mpia afo, Oar kooro gi ihe gwupiara ya anya.
    12. Nwa eku n´aka si na ya ma ihe ya ga-ekwu kama ya kwuo atunye ya n´ohia.
    13. Nkita kwuru si na o bu anu huru ya gbawa oso ka ya na-achu.
    14. Okwu mbu ka dike ji ala.
    15. Onye oria na-ebe ka osiris diri ya, onye agbataobi na-ekwu na-ekwu na o na-ebechi ya nti.
    16. O naghi abu a na-ekwu ka a aga-esi egbochie ekperima eghewe uzo oye.
    17. Okwu erughi izu onaghi ebi.
    18. Oar huru huchaa mkpuruokwu anaghi anya nnukwu akpa.
    19. Onye na-adu onye ohi ji odu, ya na-adukwa ji na-awa ala.
    20. Okwu anaghi ano n´onu adi njo kama obu n´nti.´




    0



    0
  5. ỌGBỤGBA OKWE : UJU 20(19), MAZỊ ỌJỊ 10 (10)




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.