Onyonyoo
“ABOKI, BIKO, SUSUO M ỌNỤ” NWATA NWANYỊ KPỌRỌ COCAINE NA-ARỊỌ ONYE ABOKI NA – ERE AHỊA OKPORO ỤZỌ


Abụja : Nwata nwanyị jiri ọgwụ ike cocaine kpọwachaa isi pụtara n’ebe e nwere mkpọchi okporo ụzọ (hold up) na mpaghara Maitama n’Abụja were na-arịọ Aboki na-ere ọ́jị̀ ka o susuo ya ọnụ.
Ọ gadoro Aboki n’ákwà na-arịọsi ya ike
“Aboki, biko, susuo m ọnụ”
“E Che ma ị chọrọ ịzụ ahịa”
“Úkwù na-akọ m ọ́kọ́, bịa ka anyị dinaa”