NKE NA-EME UGBUA

AGBAGBUOLA ÓTÙ ONYE NA NHỌPỤTA EDO STEETI

Bini: Ozi hoo!haa!! nwetara na-ekwu na-agbagbuola ótù onye n’Ologbo dị n’Okpuru Ọchịchị Ikpoba Okah, Edo Steeti na, nhọpụta nke Gọvanọ Steeti ahụ na-aga n’ihu ugbua.

N’okwu ọ gwara ndị nta akụkọ, Onye eze Ologbo, Enogie, Jason Owen Akenzua, kwuru na ya kpọrọ Onyeisi ndị Uwe Ojii na ngalaba ụlọ ọrụ ndị Uwe Ojii nọ ebe ahụ, oge ọ nụrụ ụda egbe bụ onye gwara ya na ndị Uwe Ojii gbaliri egbe ele ka ọgbaghara dapụtara ebe ahụ.

“A nụrụ m ụda egbe were kpọọ DPO Ologbo. Ọ gwara m na ọ bụ ndị Uwe Ojii gbara egbe ịdọ aka na ntị iji chụsasịa ìgwè mmadụ na-ebute ọgbaghara ebe ahụ. Ebe nile adịwo jii ugbua”

Show More

Related Articles

One Comment

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close