ILU
ILU: ANỤ

A na-ahapụ mkpa taa anụ.
NKỌWA
Mmadụ agaghị eji maka nsogbu (mkpa) were kwụrụ agụụ ma ọ bụ leghara ndụ (ahụike) ya anya.
Jiri ANỤ tụọ ilu ndị ọzọ

A na-ahapụ mkpa taa anụ.
NKỌWA
Mmadụ agaghị eji maka nsogbu (mkpa) were kwụrụ agụụ ma ọ bụ leghara ndụ (ahụike) ya anya.
Jiri ANỤ tụọ ilu ndị ọzọ