hoohaaco
-
MMEMME
ỊGBA NKWỤ CHINEMEREM, ADA AIR COMMODORE BEN UGWUEKE
> Enugwu: Ụbọchị Tuuzdee, abalị isii nke ọnwa Eprel afọ 2021 bụ oke ụbọchị n’Ụmụẹ̀gwụ̀, Ugwu ọkpa, Emudo – Nenwe…
Read More » -
AKỤKỌ ỤWA
NWANYỊ DỊ IME ASỤGBUOLA DỊ YA MAKA ISU ANỤ ỌKỤKỌ Ọ NA-ERE ỌKỤ
Wọrị: N’Ohoro, Ughelli, Delta Steeti, ụbọchị Mọnde, ótù nwanyị dị ime, Blesin Ịmanụwel, onye dị afọ iri atọ ejiriwo mma…
Read More » -
AKỤKỌ ỤWA
AKA AKPARALA MMADỤ ISE NDỊ RERE MKPỤRỤ OBI MMADỤ MAKA ỌGWỤ EGO
Ịbadan: Ndi Uwe Ojii Naịjiriya ngalaba Ọyọ Steeti akwụwala mmadụ ise n’ihu ọhanaeze maka ire mkpụrụ obi mmadụ Puku Naira…
Read More » -
MMEMME
MMỌNWỤ IKENGA BỊARA BE ỌGADAGIDI ỤBỌCHỊ ISTA MỌNDE
Enugwu: Ụbọchị Ista Mọnde, abalị ise nke ọnwa Eprel afọ 2021, Mmọnwụ Ikenga bịara kpọtụrụ Ọgadagidi Ichie Pete Edochie na…
Read More » -
MMEMME
MMEMME NCHETA ỌMỤMỤ ỌKAMMỤTA ỌGỌỌ IFEKA
Taa bụ abalị asaa nke ọnwa Eprel bu ụbọchị ncheta ọmụmụ Ọkammụta Ọgọọ Ifeka. Ọkammụta Ọgọchukwu Ifeka bụ onye Alọ…
Read More » -
AKỤKỌ ỤWA
ỤZỌDỊMMA NA-EMEBIRI NDIGBO IHE – NTOROBỊA ỌHANAEZE
Enugwu: Òtù Ntorobịa Ọhanaeze Ndigbo adọọla Gọvanọ Hope Ụzọdịmma nke Imo Steeti aka na ntị maka akparamagwa ya nke na-emebiri…
Read More » -
AKỤKỌ ỤWA
BỊAFRA NA AMBAZỌNỊA GA – AGWA NDỊ NTA AKỤKỌ MBAỤWA OKWU – IPOB
Ụmụahịa: Onye ndu Òtù Indigenous People of Biafra (IPOB), Mazi Nnamdi Kanu na Onye ndu mba Ambazonia, Dọkịnta Cho L.…
Read More » -
AKỤKỌ ỤWA
LEE EKPERIME NA-EBEJI OKPORO ÍGWÈ OLOKO N’ENUGWU
Enugwu: Ótù nwoke @vicmela nọrọ na Twitter ụbọchị Sọnde gosi onyonyoo ótù ekperime na-ebeji okporo ígwè oloko gafere n’ihu Ahịa…
Read More » -
AKỤKỌ ỤWA
NDỊ DIBỊA OYIBO ENUGWU STEETI ESONYELA NDỊ ÓTÙ HA N’ỊGBA ABỤBỌ ỌRỤ
Enugwu: Dọkịnta Chima Edeọga, Onyeisi Ótù jikọtara ndị dibịa oyibo na-arụ n’ụlọ ọgwụ mahadum ESUTH, Association of Resident Doctors, (ARD)…
Read More » -
AKỤKỌ ỤWA
NWOKE AGBAGBUOLA ONYENWEỤLỌ KA O JIDERE YA N’ELU NWUNYE ỌHỤRỤ YA
Osogbo: Aka ndị Uwe Ojii n’Osun Steeti akparala ótù nwaamadị, Babajide Akinsanya, maka ịgbagbu onyenweụlọ ebe o bi n’Osogbo. Babajide,…
Read More »