hoohaaco
-
AKỤKỌ ỤWA
NDI AKWỤLA EMEWO NGAGHARỊ IWE MAKA ỤKỌ OKPU-NNABỤENYI
Ndi akwụla emeela ngagharị iwe maka ihi ụkọ okpu- nnabụenyi na mba Sawụtụ Afrịka. Na ngagharị iwe ahụ nke ọ̀tù…
Read More » -
AKỤKỌ ỤWA
EKPA NA NDI ÓTÙ YA JIZI BIAFRA, DUM NỌRỌ N’ỤLỌ AKPARA EGO -ABARIBE
Abuja – Sinetọ Enyinnaya Abaribe nke na- anọchite anya Mpaghara Ọdịda Anyanwụ Abịa ekwuwo hoo!haa!! na Saịmọn Ekpa, onye nọ…
Read More » -
AKỤKỌ ỤWA
ỌYỌ STEETI EWEPỤTAWO ỤBỌCHỊ ISESE DIKA ỤBỌCHỊ EZUMIKE MAKA NDI ÓMÉNÀLÀ
Ibadan – Ụlọ Nzukọ Omebeiwu Iwu Ọyọ Steeti ekpebiela imebe iwu nke ga-eme ka ndị omenala na steeti ahụ nwee…
Read More » -
AKỤKỌ ỤWA
GỌVANỌ MBA EZIGAWORO ỤLỌ NZUKỌ OMEBEIWU AHA MMADỤ ISE ỌZỌ NDỊ GA-ABỤ KỌMISHỌNA
Enugwu– Gọvanọ Pita Mba nke Enugwu Steeti ezigaworo ụlọ nzukọ Omebeiwu steeti ahụ aha mmadụ ise ọzọ ndị ga-abụ…
Read More » -
AKỤKỌ ỤWA
ÀKWÁ ỌKỤKỌ TIWARA AKỊ, DIBIA NWERE ‘SWAG’ NA-AGA ỤLỌ ỤKA ỊTỤ MMAMMA NA CHUKWU ZỌPỤTARA YA N’AKA NDỊ NTỌ̀
Ọnịcha – Dibia Anambara Steeti, okwu ya na -ada gbowam, Chukwudozie Nwangwu, onye a makwaara dịka Akwa Ọkụkọ Tiwara Akị…
Read More » -
AKỤKỌ ỤWA
ASỌMMPI BỌ́Ọ́LỤ̀ ỤMỤNWANYỊ MBAỤWA 2023: FIFA AMACHIELA JEMISI NWA ỊNGLANDỊ MAKA Ị́ZỌ̀ ALỌZIE KA APỊTỊ
Òtù Egwuregwu Bọ̀ọ̀lụ̀ Mbaụwa bụ FIFA amachiela Lauren Jemisi nke mba Ịnglandị isonyekwa n’asọmmpi ọbụla n’ime Asọmmpi Bọọlụ Ụmụnwanyị Mbaụwa…
Read More » -
NKE NA-EME UGBUA
IHE NKIRI: NDIGBO NỌ NA MBA NIGER EMEWO NGAGHARỊ IWE, GWA ECOWAS NA HA ACHỌGHỊ AGHA
https://youtube.com/shorts/-Sbin2f2xT8?feature=share Ndigbo nọ na mba Niger nọrọ taa bụ ụbọchị Mọnde were mee ngagharị iwe iji gwa ótù jikọtara mba…
Read More » -
NKE NA-EME UGBUA
NDỊ ÒJÌÉGBÈ ATỌRỌWO NNUKWU EZE ỌDỊNALA NASSARAWA NA LỌLỌ YA
Lafia – Ka ndị òjìégbè si wakpo ma tọrọkwa ótù nnukwu eze ọdịnala na Lọlọ ya na Nassarawa Steeti gbagwojuru…
Read More » -
AKỤKỌ ỤWA
CHAI! MGBIDI ADAGBUWO NWOKE ONDO KA Ọ NA-AZỌPỤTA NWA YA NWOKE
Akure – N’Akure, Ondo Steeti, ótù nwaamadị, Titus Adega aburuwo onye tufuru ndụ ya oge o jì ahụ ya kpuchite…
Read More » -
AKỤKỌ ỤWA
NDI OMEKOME ATỌGBUOLA NWANYỊ ỌSHỤN NWERE Ọ́DỤ̀ NKWỤ
Oshogbo – Ótù nwanyị nwere ọ́dụ̀ nkwụ n’Ikirun, Ọshụn Steeti ka ndị omekome tọgburu n’ime ụlọ ya. Ya bụ nwanyị…
Read More »