Enugwu: Na mbụ, ihe a na-ekwu bụ “Aba n’anya ” mana ugbua, ọ bụzị “Enugwu n’anya”.  Maka ịgba Ista, Enugwu nile gwụrụ n’ụlọ ahịa Shoprite. Onye ọbụla tinyere isi ebea ga-eche na mmadụ afọghịzị n’ụlọ n’Enugwu taa Madụ na-achọ ịzọgbu ibe ya, ntuoyi ha ghọrọ “ntu ọkụ”,ebe nile na-ekpo ọkụRead More →

NDI ỌRỤ NDLEA ANWỤCHIELA OTU NWA AGBỌGỌBỊA ZORO ỌGWỤ IKE N’UWE ARA Y Na steeti Katsina, ndi ọrụ ala anyị na-alụ ọgụ megide ọgwụ ike bụ National Drug Law Enforcement Agency, NDLEA n’aha ichafụ anwụchiela otu nwa agbọgọbịa di afọ iri na itolu ebe o bu ogwụ megidere iwu. NwaRead More →

Ndi ụlọ Kọmishọnụ na-ahụ maka Mkpata nakwa ikesa ego n’ala anyị bụ Revenue Mobilization, Allocation and Fiscal Commission RMAFC, n’aha nkenke ekwola na ọbụ nanị ndi na-ahụ maka ọdị mma ndi omebe iwu ala anyị, bụ National Assembly Service Commsdion, NASC, nwere ike ịkọwa ka ụgwọ ọnwa nakwa ego mmachiRead More →

Legọsị:  Akpata oyi juru ndi  mmadụ ahụ ụnyahụ n’isi ụlọ ọrụ Ndi Uwe Ojii na Legọsị Steeti mgbe e gosipụtara obere ụmụ agbọghọ ndi mgbere mmadụ ghọgburu, ha bịa Legọsị ịgba akwụla n’ụlọ nkwarị akụ (hotel) dị na Iyana Ipaja. Ụfọdụ obere ụmụ agbọghọ ndia ndi nọ n’agbata afọ iriRead More →

  Enugwu: Ụmụ nwanyị yi uwe ojii ruru otu narị n’ọnụ ọgụgụ nọrọ ụnyahụ  mee ngagharị iwe n’Enugwu maka achụmnọrụ ụlọ ọrụ nzikọrịta ozi, Globacom chụrụ ụmụ nwanyị ndi luru di nakwa ndi muworo nwa site n’abalị itoolu nke Ọnwa Maachị afọ a. Otu chịkọbara ya bụ ngagharị iwe bụ otuRead More →

Legọsị: Otu Amnesty International eboola  Ndi Agha Naịjiriya ebubo emeghi ngwa ngwa mgbe ha nwetara “ọgbụgba ama” elekere ole m’ole tupu Boko Haram atọro ụmụ agbọghọ otu Narị n’iri n’ụlọ akwụkwọ dị na Dapchi, Yobe Steeti. Na ozi nchọpụta ha weputara ọhụrụ, otu a na-ebo ebubo na Ndi Agha nakwa Ndi UweRead More →

Owere:   Osote Gọvanọ Imo Steeti, Ichie Eze Madụmere ekwuola na Gọvanọ Imo Steeti, Owele Anayọ Rochas Okorọcha apụghị ịkwụsị ya ịzọrụ ọkwa ọchịchị ịbụ Gọvanọ steeti ahụ n’isi. O kwuru nkea mgbe ndi ọnụ na-eru n’okwu n’Okpuru Ọchịchị ya bụ Mbaitoli nyere ya nkwado ha. N’ozi si n’aka onye inyeakaRead More →

Egwu anaghị atụ afọ o ji buru ụzọ mana afọ sị ụkwụ ezula ike   Ụkwụ gharakwanụ, nọrọ otu ebe, agụụ egbuo afọ. ụkwụ kwooro afọ azọpụ ije   Egughee ụzọ, egughee ọnụ ọnụ bụ ọriakụ ebe ibu ọrụ na-anyigbu ụkwụRead More →

Igbo di egwu!!!    Dọkịnta Nkemdilim Añụlịka Ọfọdile bụ onye mbụ rụrụ ụgbọelụ ọgbara ọhụrụ bụ Drone. Drone bụ ụgbọelu na-anya onwe ya. Dọkịnta Ọfọdile ji ọkwa Flaịt Leftenant n’Agha ụgbọelu mba Naịjiriya (Nigerian Air Force). O nweteara nzere mmụta dọkịnta na ngalaba Control Engineering na Mahadum Leicester dị naRead More →