Hmm, ndị asịrị. Unu dị egwu. Kedu akụkọ ndị asịrị na-akọ na o nwere otu Gọvanọ Ala-Igbo butere Ọrịa Koro? Bikonu, nkea ọ bụ eziokwu? Akụkọ karịzịrị. Ndị kọrọ akụkọ a achọghị ịkpọ mmadụ aha nke ha ji chọọ ikwu etu ha siri chọpụta nkea. Bikonu, ka anyị tinye ndịRead More →

Legọs – Kemi Olunleye, nwanyị na-ekwu okwu na-ada okwu na-akọwa site n’okwu ya na Twitter na ọrịa Koro ejidela Onyeisiala Muhammadu Buharị.   Kemi kwuru na Buhari nọ “n’ezigbo ọrịa ma na-akwasikwa ụkwara ike” N’ozi ya na Twitter, agaba nwanyị a kwukwara na “e sila n’ụlọ ọgwụ bubata ígwè nkutume(ventilator)Read More →

Bikonu, a sịrị na o nwere onye Gọvanọ bu nje HIV akpagharị? Ya bụ Gọvanọ ahụ mara mma nwoke ka otu nwoke boro ebubo na Facebook na o ji iwe na-ekesa ya bụ nje. Nwoke ahụ kwukwara na nwunye ya laworo mmụọ so na ndị ketara ya bụ nje HIVRead More →

Jigida, ụmụ nwanyị na-eyi n’úkwù bidoro wuwe ọzọ. Kaọdịtaa, ọtụtụ ụmụ nwanyị, ọ kacha ụmụ agbọghọ na-eyizi Jigida n’úkwù. Mana mere ekike ji malite wuwekwa ọzọ? Gịnị bụ ebumnuche ndị a na-eyi Jigida? Ụfọdụ ji ya achọ mma. Ndị ọzọ sị na ha ji ya eme ka ha ghara ibuRead More →

Hmm, ọgụ kpụ ọkụ n’ọnụ na-ada ugbua n’etiti Wizkid na Linda Ikeji. Ayọdeji Ibrahim Balogun, Wizkid, onye dị afọ iri abụọ n’itolu bụ “obere nwa na-ekwe ehi ọnụ”. Ọ naghị achọ ịma ọgbọ ya chaa chaa. O si na Tiwa Savage, onye ji afọ iri tọọ ya, ọ chọrọkwa LindaRead More →