MMEMME
-
NCHÈTÁ IGBO LANDING 2023: Ị́GỌ́ Ọ̀FỌ́ ỌKPARAEZE CHINEDUM ỌNỤỌHA NKE IBEKU NA DUNBAR CREEK, AMERIKA(IHE NKIRI)
https://youtube.com/shorts/bS5wkFIjqQ0?feature=share N’abalị iri na abụọ nke ọnwa Ọgọọstụ afọ 2023 òtù Council for Igbo States in America (CISA) chịkọbara mmemme…
Read More » -
ỤBỌCHỊ NCHETA ỌMỤMỤ UJU NWANEKEZIE-EGEMOLE (UJU JULU EJU)
Aha m bụ UJU Nwanekezie-Egemole. A bụ m onye Ọkịja nke dị n’okpuru ọchịchị Ihiala, Anambara steeti mana anụkwa di…
Read More » -
ÒTÙ NKWALITE ASỤSỤ IGBO WIKIMEDIA FAN CLUB ENWEELA ỌGBAKỌ NRỤPỤTA NKỌWA OKWU
Ọka: Òtù a kpọrọ igbo wikimedia fan club anọrọwo ụbọchị Tuuzdee na Mahadum Nnamdi Azịkiwe, Ọka were nwee ọgbakọ nrụpụta…
Read More » -
MMEMME AJỤ: N’AGBANYEGHỊ MMEPE OBODO NILE HON. OKECHUKWU WETAWORO, NDỊ UGBO JISIRI OMENALA HA IKE – EKWEREMADỤ
Enugwu: Sinetọ Ike Ekweremadụ, Sinetọ na anọchite anya mpaghara Ọdịda Anyanwụ Enugwu ma bụrụkwa onye jibukwa ọkwa dịka Osote Onyeisi…
Read More » -
ỊGBA NKWỤ CHINEMEREM, ADA AIR COMMODORE BEN UGWUEKE
Enugwu: Ụbọchị Tuuzdee, abalị isii nke ọnwa Eprel afọ 2021 bụ oke ụbọchị n’Ụmụẹ̀gwụ̀, Ugwu ọkpa, Emudo – Nenwe nke…
Read More » -
MMỌNWỤ IKENGA BỊARA BE ỌGADAGIDI ỤBỌCHỊ ISTA MỌNDE
Enugwu: Ụbọchị Ista Mọnde, abalị ise nke ọnwa Eprel afọ 2021, Mmọnwụ Ikenga bịara kpọtụrụ Ọgadagidi Ichie Pete Edochie na…
Read More » -
MMEMME NCHETA ỌMỤMỤ ỌKAMMỤTA ỌGỌỌ IFEKA
Taa bụ abalị asaa nke ọnwa Eprel bu ụbọchị ncheta ọmụmụ Ọkammụta Ọgọọ Ifeka. Ọkammụta Ọgọchukwu Ifeka bụ onye Alọ…
Read More » -
ỌHANAEZE NDIGBO SAWỤTỤ AFRỊKA EMEELA ỊGỤ ARỌ 2021
Ụbọchị Sọnde, abalị iri abụọ n’otu nke ọnwa Maachị, Ọhanaeze Ndigbo Sawụtụ Afrịka gbakọrọ n’obi Onowu Ndigbo na Sawụtụ Afrịka,…
Read More » -
IGBOTIC AGBAMAKWỤKWỌ
Aba : Leenụ nke na-ewuzi ugbua! Igbotic Agbamakwụkwọ. Di na Nwunye yi uwe ejirimara Ndigbo bụ Isiagụ were mee agbamakwụkwọ…
Read More » -
MMEMME UGỤZỌ EMEKE NKE EMEKUKU
Owere: N’ọnwa Novemba afọ nile, ndị Emekuku nọ n’Okpuru Ọchịchị Mgbago Ugwu Owere n’Imo Steeti na – eme nnukwu mmemme…
Read More »