– Dọkịnta Laz Ude Eze  Igbo bụ Igbo mma mmanụ! Rienụ! Ñụọnụ! Mụọnụ! Zụọnụ! Ka ọ gaziere anyị niile ọ kachasị oge ugbua, Ọrịa Koro kwụsịrị achụmnta akụnụba n’ọtụtụ ebe na mbaụwa. Ndi bekee na-asị na “Onye agụụ jì bụ onye iwe jì”. Ndị ahụike na-ekwukwa na “onye agụụ bụRead More →

Igbo bụ Igbo, oke mmọnwụ adabatala n’ọgbọ na hoo!haa!! Ichie Dọkịnta Laz Ude Eze awuchiela n’ọba ozi hoo!haa!! Bido taa, Ichie Laz Ude Eze gana ede edemede na NDOZI OBODO, nkewata edemede (column) na-ahụ maka ọrụ ndozi obodo (Community development) n’akwụkwọ akụkọ anyị www.hoohaa.com.ng Ichie Eze bụ dọkịnta na – ahụRead More →