NKE NA-EME UGBUA
-
MWAKPO GỌVANỌ ORTOM: E JIDELA NDỊ JUKUN ATỌ
Makurdi: Ndi Uwe Ojii anwuchikọọla mmadụ atọ ndị a na-enyo enyo maka mwakpo dị òjì égbè wakporo Gọvanọ Samụwel Ortom…
Read More » -
NDỊ ÓJÍ ÉGBÈ ÁTỌ́RỌ́WO NDỊ NJEM ABỤỌ N’OSUN STEETI
Oshogbo: Ndi òjì égbè atọ̀rọ̀wo ndị njem abụọ ụnyahụ bụ Satọdee na Wasinmi dị n’Okporo Ụzọ Awara awara Ife-Ibadan, n’Osun…
Read More » -
ỌGBAKỌ NDỊ GỌVANỌ IJI DOZI ESEMOKWU ỌHANAEZE AKPỤỌLA AFỌ N’ALA
Owere: Ozi hoo!haa!! nwetara na-egosi na ọgbakọ ndị Gọvanọ Mpaghara Ọwụwa Anyanwụ Ndịda kpọrọ n’Obi Gọọmenti Imo Steeti, Owere n’ehihie…
Read More » -
ỌCHỊAGHA ỤMAHỊ, RITUO N’ỌKWA! GỊ NA NWANNE GỊ JI NDỤ NDIGBO EGWU EGWU – ỌSTỊN OKEKE
Enugwu: Onye Nlekọta òtù Igbo Board of Deputies, Ọkaiwu Ọstịn Okeke ekwuola hoo!haa!! na Ọchịagha Obi Ụmahị, laworo ezumike nka…
Read More » -
AJAMBENE NLỌTA”KANKARA BOYS”
Aka ndị Gọvanọ Katsina na Zamfara dị na arụ ndị ekperime a na-akpa – Maịk Ejiọfọ Katsina: N’uhuruchi Tọọzdee, Odeeakwụkwọ…
Read More » -
NWODO, KPỌỌ ỌGBAKỌ IMEOBI ỌHANEZE OZIGBO, NKE E MERE ỤBỌCHỊ ỤKA ABỤGHỊ YA CHAA CHAA – NWALA
Enugwu: Ọkammụta Ụzọdịmma Nwala, Nnukwu Onyeisi Òtù Ala-Igbo Development Foundation (ADF), enyela Onyeisi Izugbe Ọhaneze Ndigbo, Ichie Nnịa Nwodo ndụmọdụ…
Read More » -
A GA-ARỤ ÓGWÈ ỌGBANELU NKE MBỤ YA N’IME ENUGWU
Enugwu: Gọọmentị Enugwu Steeti ga-arụ ógwè ọgbanelu na Njekọrịta Ụzọ T junction e si aga ụlọ nkwari akụ Nike Lake…
Read More » -
MEFỌ AHAPỤWO IPOB BIDO REDIYO NKE YA BỤ BHFR
Mazị Uche Mefọ, onye bụbu Osote Mazị Nnamdi Kehinde Kanu dịka Onyeisi IPOB apụọla kpam kpam n’òtù ahụ ma bidokwa…
Read More » -
OGBUGBU ONYE “VENDOR” :NDỊ UWE OJII ANỌCHIELA AREA 1 MAKA NGAGHARỊ IWE
Abụja : Ozi hoo!haa!! nwetara na-ekwu na ndị Uwe Ojii na ndị soja anọchiela akụkụ Area 1 n’Abụja iji gbochie…
Read More » -
2023:AREWA EKWERELA NA IGBO GA-ACHỊ
Enugwu: Isi sekpụ ntị na mkparịta ụka dị n’etiti ndị nnọchiteanya Gọọmenti Etiti nke Ọkammụta Ibrahim Gambari, Onowu Onyeisiala Muhammadu…
Read More »