AKỤKỌ ỤWA
WordPress is a favorite blogging tool of mine and I share tips and tricks for using WordPress here.
-
INDIMI, ỌGỌ BUHARI BỤ YA NWE ỤLỌ NSIPỤTA MMANỤ AGBÍDÍ MBA NIJÉ
Alahaji Mohammed Indimi, ọgọ Onyeisiala Muhammadu Buharị bụ Onyenwe Ụlọ Nsipụta Mmanụ Agbídí mba Nijé nke Gọọmenti mba Naịjiriya chọrọ…
Read More » -
NWOKE EJIRILA MMA OBEJI GBUO ỤMỤ YA ABỤỌ
Mina: Ndi Uwe Ojii ejidela Abubakar Maidabo, onye dị afọ iri atọ n’asaa, onye ji mma obeji were gbuo ụmụ…
Read More » -
NAỊJIRIYA NA-EYIJA CNN EBE HA NA-EBITE EGO IJI KWỤ ỤGWỌ ỌNWA – RENO OMOKRI
Reno Omokri, ótù nwoke okwu ya na-ada ụda achịala Gọọmenti Naịjiriya ọchị maka ị́zọ̀ mba inye ụlọ mgbasa ozi CNN…
Read More » -
OGBUGBU ONYE “VENDOR” :NDỊ UWE OJII ANỌCHIELA AREA 1 MAKA NGAGHARỊ IWE
Abụja : Ozi hoo!haa!! nwetara na-ekwu na ndị Uwe Ojii na ndị soja anọchiela akụkụ Area 1 n’Abụja iji gbochie…
Read More » -
WIKE SO NA NDỊ GỌVANỌ PDP ASATỌ NA – ACHỌ ỊBA APC-YAHAYA BELLO
Lokoja: Gọvanọ Yahaya Bello Kogi Steeti ekwuola na Gọvanọ Nyesom Wike, nke Rivas Steeti so na ndị Gọvanọ asatọ ndị…
Read More » -
E JIDELA NWA AFỌ IRI N’ITOOLU JI EGBE “TOY” GAA OHI
Legọs: Aka ndị Uwe Ojii akparala nwokorọbịa dị afọ iri n’itoolu, Ajayi Lateef, onye ji égbè “toy” gaa ohi. SP…
Read More » -
NỌVEMBA 18: ỤBỌCHỊ NCHETA NGAGHARỊ IWE NDỊ INYOM ABA
Abalị iri n’asatọ nke ọnwa Nọvemba afọ ọbụla bụ ụbọchị ncheta Ngagharị Iwe Ndị Inyom Aba. Site na Kepukepu ha…
Read More » -
ATIKU NỌ NA NSOGBU:ỤLỌIKPE ABỤJA ETIELA IWU KA E JIDE YA
Abụja: Ụlọikpe nọ na Kubwa, Abụja nọrọ taa tie iwu ka e jide Alhaji Atiku Abubakar, nwa Onye bụbu Osote…
Read More » -
NHỌPỤTA 2023 AGAGHỊ ADỊ MA… -SMBLF
Abụja: Ótù Southern and Middle Belt Leaders Forum (SMBLF) ekwuola hoo!haa! na nhọpụta Naịjiriya afọ 2023 agaghị adị ma ọ…
Read More » -
NGAGHARỊ IWE#ENDSARS KA NJỌ KA NA-ABỊA – DOKPESI
Legọs: Ichie Raymond Dokpesi, Onye Nhiwe Ụlọ ọrụ DAAR Communications Ltd ndi nwe ụlọ mgbasa ozi AIT ekwuola hoo!haa!! na…
Read More »