Ndi  Fulani na-achi ehi ka anyị na anụ ugbua na ha wakporo obodo nta dịgasị na Lawaru nakwa  Dong dị n’Okpuru Ọchịchị  Demsa nke Adamawa Steeti. Site n’ozi e nwetara n’aka Onyeisioche Okpuru ọchịchị Numan, ndi mwakpo a na-esu obodo nta ndi ahụ ọkụ N’abalị ole mole gara aga, aRead More →

NKWỌ Taa bụ Ahịa Nkwọ; Nkwọ Ogbede, Otu Nkwọ Ọnịcha, Nkwọ Nnewi, Nkwọ Owelli, w.d.g. Onye ga-agara anyị ahịa Nkwọ taa? O ruo nu n’omume. Chetakwa na uru dịkwa yaoooo! Uru Puku Naịra Atọ. N3KRead More →

AFỌ ỤGBỌỌKA bụ ahịa dị n’Ugbọọka nke dị n’Okpuru Ọchịchị Nkanu East n’ime Enugwu Steeti. Ihe akacha enweta n’ahịa ahụ bụ osikapa nke ndi obodo ahụ na-akọpụta nke ukwuu. Ihe ndi ọzọ na -adị nke ukwuu bụkwa ihe ndi a na-akọpụta n’ugbo dịka akpụ, ji, ede nakwa ọna. Obodo ndiRead More →

Taa bu ORIE. Anyi gara ahia ORIE NWICHEKU di na Okohia, Isiekenesi nke no n’Okpuru Ochichi Ndida Ideato (Ideato South). Ahia ahu na mgbede ubochi orie nile. Ndi na-abia ahia ahu na-esi obodo di iche iche n’ime Isiekenesi. Ihe di mkpa a na-enwetakwa n’ahia ahu bu mmanya ngwo. Ndi obodoRead More →

 Site n’aka Mba Udogu Shetima na Jonatan Onye bubu Onyeisiala, Gudlọk Jonatan nọrọ ụnyahụ cheere Aka na-achị Boronu Steeti bụ Kashim Shetima aka mgba ka ọ gwa ụwa eziokwu banyere etu aka ya si dị na ntọrọ atọrọ ụmụ agbọghọ Chibok . N’ozi sitere n’aka onye na-ekwuchitere ya, Ikechukwu Eze,Read More →

  Onyeisi ndi ọrụ bekee ala anyị, Winifred Oyo-Ita, ekwuola na Mịnịstrị na ahụ maka ala anyị enwetaghị ikike n’aka ya tupu ha akpọghachi Abdulrasheed Maina, onue bubu onyeisi oche otu aka ọkụ onyeisiala hiwere maka ịghazigharị okwu banyere ụgwọ ezumike nka (  Presidential Task Force on Pension Reform). Maina, onyeRead More →

Taa bụ Afọ, ahịa anyị ga-aga taa bụ AVỌ-EMUDO. Ahịa Avọ (Afọ) Emudo dị n’Emudo-Nenwe nke dị n’Okpuru Ọchịchị Anịnri nke Enugwu Steeti. Ihe e jiri mara ahịa Avọ-Emudo bụ anụ jaki.   A na-esi Steeti dịgasị n’Ugwu Awụsa dịka Kebbi nakwa Katsịna ebute ya bụ anụma n’Avọ-Emudo ebe aRead More →

Onye ji aha otu ndọrọ ndọrọ All Progressives Grand Alliance (APGA) na nhọpụta Sineti mpaghara Anambra Central Senatorial, Ichie Viktọ Umeh, echeworo Mịnista na-ahụ maka ọrụ, Dọkịnta Kris Ngige, ka ọ gbaa alụkwaghịm n’ọrụ ya dịka mịnịsta bịa ka ha chịpụ ya na ya bụ nhọpụta. Umeh gwara ya bụRead More →

ABỤJA – Sinetọ Enyinnaya Abaribe na-anọchite anya mpaghara Ndịda Abịa(Abịa South) n’ụlọ Nzuko Sineti ma bụrụkwa otu onye na ime madụ atọ naara Mazị Nnamdị Kanụ, onyeisi otu Indigenous Peoples of Biafra (IPOB) a na-efu efu n’akaebe n’ụlọikpe etinyela akwụkwọ n’ụlọikpe ka ndi Agha Naịjiriya kwụọ ya Nde Naịra IriRead More →