Ụnyahụ, ụbọchị Wenezdee, abalị iri n’anọ nke ọnwa Ọgọọst, obi tọrọ mmadụ nile ụtọ nke ukwuu mgbe a nụrụ na Gọọmenti Enugwu Steeti agaghịkwa etikpọ ọgba ụfọdụ dị n’Okpuru Ọchịchị Ọ̀gwụ̀ maka ihi nchekwa. Ụta adịghịkwara Gọvanọ Ifeanyịchukwu Ugwuanyị, dịka aka na-achị Enugwu Steeti ime ihe ọbụla ga-eme ka eRead More →