AKỤKỌ ỤWA

CHAI! ỌKỤ LATRIKI ADỌGBUOLA NDỊ ỌRỤ EKEDC ABỤỌ N’ỌBALENDE

Legọs – Ọkụ latriki adọgbuola ndị ọrụ Eko Electricity Distribution Company (EKEDC) abụọ n’Ọbalende, Legọs ụbọchị Satọdee.

N’ozi ya, Ọnụ na-ekwuru Ndị Uwe Ojii na steeti ahụ, Devidi Hundeyin kọwara na ya bụ njinji jiri n’Ọbalende, Legọs ụbọchị Satọdee.

“N’uhuruchi ụnyahụ, anyị nwetara ozi na ótù nwata nwoke aha ya bụ Umaru, onye dị afọ iri ise na otu ka ọkụ latriki dọgburu ka ọ na-edozi ígwè ọkụ (transformer) nwere nsogbu n’ebe P&T, Ọbalende.

“N’ótù aka ahụ, onye ọrụ ha ọzọ, Samụwelụ Awarawu, tufuru ndụ ya ka ọ na-achọ ịzọpụta Umaru.”.

Chai! Nsogbu ụwa! Ka mkpụrụ obi ha zuru ike na ndokwa.

Show More

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close