AKỤKỌ ỤWA

#DỊKANGOZI: NDỊ NAỊJIRIYA NA-EMEZI ASỌMMPI IKE EKIKE KA NGỌZỊ OKONJO-IWEALA IJI KWANYERE YA ÙGWÙ

Hmm, ndị Naịjiriya dị egwu! Nke na-akpọtụ ugbua na Twitter bụ asọmmpi a kpọrọ #DỊKANGỌZỊ ya bụ #BELIKENGOZI Challenge n’asụsụ Bekee.

Nkea bụ ụzọ isi kwanyere odogwu nwanyị a, onye wetaworo ndị Naịjiriya nakwa Ndigbo mbuli elu pụrụ iche na Mbaụwa ùgwù kwesịrị ya.

Agụ ole ka mmadụ ga-egbu ọ bụrụ ogbu Agụ? Ngọzị Okonjo-Iweala, ị bụ Ogbuagụ. I gbuzuwo. Ịkpa bụ egwu ndị gburu isi mana i tozuwo íté ịkpa.

Show More

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close