AKỤKỌ ỤWA

EBE M LEKỌTANWURU NWUNYE ANỌ NA ỤMỤ IRI ABỤỌ NA ASATỌ ANYA, A GA M ACHỊ ỤLỌ NZUKỌ OMEBEIWU NTA NAỊJIRIYA NKE ỌMA – DOGUWA

Abụja – Alahaji Alhassan Doguwa, onye nke na-azọ ọkwa Ọnụ na-ekwuru ụlọ nzukọ Omebeiwu Nta Naịjiriya ekwuola hoo!haa! na dịka nwoke ji nwunye anọ na ụmụ iri abụọ na asatọ na ya nwere nghọta ziri ezi iji rụọ ọrụ dịka Ọnụ na-ekwuru ụlọ nzukọ Omebeiwu Nta Naịjiriya.

Do ụwa kwukwara na ndị na-ahụta ya dịka onye obi ọkụ na -aghọtahie ya. O kọwara onwe ya dịka onye dị nwayọọ dikwa obi umeala.

N’okwu banyere ebubo igbu ọchụ nke ọ na-aza ajụjụ ya, o kwuru na site n’usoro iwuala Naịjiriya na ” Aka onye ọbụla a na-ebo ebubo dị ọcha ruo na a maa ya ikpe”.

Hmmm, kedu ihe mmadụ agaghị ahụrụ ndị a n’obodo a? Nwoke a sị gburu mmadụ ole n’ole oge a na-eme nhọpụta, kpọọ ha ọkụ bụ ihe nwere ọnụ ịpụta bịa zọọ ọkwa Ọnụ na-ekwuru ụlọ nzukọ Omebeiwu Nta Naịjiriya. Tụfịakwa!

the Majority Leader of the House of Representatives, stated that with four wives and 28 children, he has the temperament to serve as the Speaker of the tenth Congress.   On Wednesday in Abuja, Dogunwa announced his intention to run for the position of Speaker. He stated that those who perceived him to be a highly volatile individual had misjudged him. Advertisement   Read Also: Election Tribunal Fixes Date For Commencement Of Pre-Hearing On Obi, Atiku Suit Challenging Tinubu’s Victory   He stated that while his constituents do not view him as someone with a volatile temperament, others might.   The lawmaker emphasised that, to his knowledge, he is a lowly and humble individual.

Read more at: https://ejesgist.ng/having-four-wives-28-children-proof-ill-do-well-as-speaker-embattled-pdp-majority-leader-alhassan-doguwa/

Show More

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close