AKỤKỌ ỤWA

EBUTELA ÓZÚ OBERE NWATAKỊRỊ FURU EFU NA MMIRI ALA ABAKALIKI

Abakaliki: Ebutela ózú obere Nwa-ada Rosemary Chinyere Nnachi, onye dị afọ anọ n’Osimiri Ebọnyị na Nnodo, Abakiliki.

Nwatakịrị ahụ furu efu oge o so ndị mụrụ ya bịa mmemme mmechi afọ n’ótù ogige nọ n’ebe ahụ ụbọchị Satọdee gara aga.

“Nne na nna ya bidoro chọwa ya achọ na ntụmadị, ka ha nọ na Mmemme mmechi afọ ahụ”

A hụzịrị ózú ya na mmiri ala ahụ ka ọ gbachara abalị abụọ. O nweghị onye ma ka nke a siri mee.

Hmm, ndị nne na nna, n’oge ekeresimesi a, kpachapụrụnụ obere ụmụaka unu anya, oge ọbụla unu kpọ ha pụọ abụọ

Show More

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close