MMEMME

EKWENSỊ: NCHETA ỌNWỤ YA

Taa, abalị anọ nke ọnwa Nọvemba bụ ụbọchị ncheta ọnwụ ochie dike edemede, Ichie Cyprian Ekwensi. Ekwensi nwụrụ n’ụlọ ọgwụ nọ n’Enugwu n’afọ 2007 ka ọ gbachara afọ iri asatọ n’isii. Ekwensi bụ onye ọ́kụ̀ ọgwụ (pharmacists) ma bụrụkwa onye mgbasa ozi rụrụ ọrụ n’ụlọ mgbasa ozi Redio Naịjiriya. Kaosiladi, ụwa maara ya dịka ochie dike edemede. Akwụkwọ ụfọdụ o dere gụnyere Drummer Boy, The Passport of Malam Iliya, Jagua Nana’s Daughter, wdg.
Show More

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close