ASỊRỊ

#ENDSARS:ỤFỌDỤ SI YA GA MECHARA MMEKỌAHỤ N’ENUGWU

Enugwu: Onyonyoo pụtara na Twitter na-egosi ótù nwata nwoke na nwa agbọghọ zutere onwe ha ụbọchị Tuuzdee na ngagharị iwe #EndSars n’Enugwu ndị si ya bịazịa be nke nwoke bịa mechara mmekọahụ.

Nke a mere n’akụkụ Ọnụasata, Enugwu. Hmm, ha nile sochakwa na ngagharị iwe #EndSars. O nweghị nke a ma ụma eme

Show More

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close