AKỤKỌ ỤWA

ENWEGHỊ IHE AKAEBE IJI KPEE AJỌ NDỊ UWE OJII SARS IKPE – MALAMI

Abụja: Ụlọ ọrụ Ọkaiwu Naịjiriya, Abụbaka Malami ekwuola na enweghị ihe akaebe zuru ezu iji kpee ajọ ndị Uwe Ojii mmadụ iri atọ n’atọ ndị ngalaba SARS ekposaworo ndị ótù Nnyocha Onyeisiala hiwere mara ikpe maka arụrụ ala dị iche iche.

Nke a pụtara na ọ bụrụ na a gba nkịtị, ndị ogbu ọchụ ndị SARS ahụ ga ala okwu ahụ.

Malami dere akwụkwọ degara Onye Nlekọta Ukwu nke ndị Uwe Ojii Naịjiriya bụ Mohammed Adamu ịgwa ya ka o hiwe òtù nnyocha pụrụ iche iji nweta edemede mkpesa ndị ihe mere (victims’ statement) nakwa akwụkwọ nchọpụta dibịa oyibo (doctor’s report).

Hmm, Chineke agaghị ekwe ka mbọ nile ndị ngagharị iwe#EndSars gbara ma ndị tufuru ndụ ha laa n’iyi

Show More

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close