AKỤKỌ ỤWA

FULANI GA-EKPOCHAPỤ ANYỊ NILE, MA ANYỊ CHEWE BUHARỊ – AKINTOYE

Kọọ

Akure: Ọkammụta Banji Akintoye, onye ndú òtù Yoruba Global Movement, Ilana Omo Oodua, ekwuola hoo!haa! na ndị Fulani nchị ehi ga-ekpochapụ ụmụ amaala Naịjiriya nile ma ha nọrọ na-eche ka Onyeisiala Muhammadu Buharị bịa zọpụta ha n’aka ndị n’ejighi ndụ mmadụ kpọrọ ihe.

O kwuru na ndị Fulani nchị ehi tinyezịrị aka na mpụ dị iche iche n’uju kemgbe Buharị batara n’ọchịchị.

“Ụlọ ọrụ Onyeisiala na-ákwàdó ịkpa aghara site na nkatọ ha katọrọ iwu Gọvanọ Rotimi Akeredolu nke Ondo Steeti tiri ka ndị nchị ehi ndị Fulani si n’ọhịa Gọọmenti steeti ahụ pụọ

“Ndi Naịjiriya kwesịrị ịdị njikere ichekwaba onwe ha n’aka ndị Fulani a

O kwukwara sị, “Ụlọ ọrụ Onyeisiala na – achọ iweta atụmatụ ọchịchị ga-emebi ihe na Naịjiriya. Ụlọ ọrụ Onyeisiala na – ekwuzi nchekwa ndị Steeti esoghịkwa na ikike Steeti ọbụla nwere

Show More

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close