AKỤKỌ ỤWA

HAPỤNỤ #ENDSARS KWUWE MAKA BỊAFRA – ASARỊ DOKUBO

Pọt Haakọtụ: Asari Dokubo, ótù n’ime ọchịagha ndị mba Mmiri akpọọla oku ka ndị mpaghara Naịja Delta hapụ ngagharị iwe #EndSars kwuwe okwu inweta ala Biafra.

N’ozi ya na Facebook ụnyahụ, Asari gwara ndị mpaghara ahụ ka ha chefuo maka isonye na ngagharị iwe ahụ nke ọ kpọrọ igbu oge.

“O nweghịzị ihe a na-ahazigharị na Naịjiriya.

“Sọọsọ ihe dịịrị ndị Naịja Delta bụ ijikọ aka ọnụ chọwa Biafra ;ma Ijaw, ma Ogonis, ma Ndigbo, ma ndị Efik /Ibibio.

“O nweghị onye nwere ike ịkpagbu ndị Ịjaw na Biafra”

Show More

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close