ASỊRỊ

HMM, SINETỌ ENUGWU TỤWARA NWUNYE MMADỤ IME NA-AZỌ NWA, NA YA ABỤGHỊ “SPERM DONOR”

Abụja: Kepukepu hoo!haa!! nwetara na-ekwu na ótù n’ime Sinetọ na – anọchite anya Enugwu Steeti ugbua atụwala nwunye mmadụ ime.

Site n’akụkọ na-arị ibe ya elu ugbua na Facebook, ya bụ odogwu tụwara onye ọrụ ya bụ nwunye mmadụ ime, kwechiri na-azọ ka ekunye ya nwa ahụ nwunye mmadụ mụrụ ya.

Lee ihe ndị mmadụ na – ekwu maka ya na Facebook.

Sebastine Bookastro Buharison Nwogwugwu-Ọgwụ, “Sinetọ PDP si Enugwu Steeti, onye tụwara onye ọrụ bụ nwunye mmadụ sị, sị kpọnye ya nwa ya na ya abụghị “Sperm Donor”

Zazingchi Murphy Obisike, “Sinetọ??? lọghachitere na Sineti ịbịa na – atụwa nwunye ndị mmadụ ime.

Ihe kwere ya o nwee ọnụ ịsị ka a kpọnye ya nwa, na ya abụghị “sperm donor”

Ọ kpọrọwo nwunye nwoke ibe ya na nwa ya dewe n’ótù ụlọ n’Asokoro, Abụja”

Nwobodo Chinedu Wakki, “Kedụ ka mmadụ ga-esi na-azọ ka a kpọnye ya nwa nwunye mmadụ mụrụ”

Show More

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close