Onyonyoo
IKEOHA ABATA NSỤKA

–Ovoko hụrụ ma kwere

Nsụka: Obodo gbabiri abụọ ụbọchị Fraịdee, abalị mbụ nke afọ 2021, oge Sinetọ Ike Ekweremadu, onye jibu ọkwa dịka Osote Onyeisi Ụlọ Nzukọ Sineti Naịjiriya wuchiri n’Ovoko dị n’Okpuru Ọchịchị Ndịda Igbo-Eze maka mmechi asọmmpi bọl nke ndị ntorobịa obodo ahụ.
Kirie onyonyoo ka ị hụ ihe mere odogwu ji bụrụ odogwu.
Hmm, #IKEOHA NA-ABỊA