ILU

Asọmmpi Ilu : ANỤ (Meat/Animal)/ AZỤ (Fish)

Show More

2 Comments

  1. 1. Anụ laa taa echi bụ nta.
    2. Eriluo anụ ejiri azụ kwụọ ụgwọ ya
    3. Anaghị eji azụ afachi ọnụ oké.

  2. 5. Anụ gbaa ajọ ọsọ agbaa ya ajọ egbe
    6. Onye sị na ya anaghị ata anụ nkita ya hapụ mmiri ofe ya
    7. Azụ ọkpọ gwuru mmiri ukwu gwuo mmiri nta ma laa na ite ofe
    8.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close