AKỤKỌ ỤWA

INDIMI, ỌGỌ BUHARI BỤ YA NWE ỤLỌ NSIPỤTA MMANỤ AGBÍDÍ MBA NIJÉ

Alahaji Mohammed Indimi, ọgọ Onyeisiala Muhammadu Buharị bụ Onyenwe Ụlọ Nsipụta Mmanụ Agbídí mba Nijé nke Gọọmenti mba Naịjiriya chọrọ isi na-ebubatazi mmanụ n’ala Naịjiriya.

Ótù PDP Vanguards bụ ndị nyere ọgbụgba àmà a taa n’ozi ha na Twitter.

“Ọ bụ Indimi, ọgọ Buharị bụ ya nwe ụlọ Nsipụta Mmanụ Agbídí dị na mba Nijé”

Mohammed Indimi bụ dị Zahra Buharị

Hmm, “arụ gbaa afọ ọ bụrụ omenala”. Ọ pụtara na “isi mkpi nọ n’akpa mkpi”: Buhari si n’aka ọgọ ya eresi onwe ya mmanụ Agbídí n”aha Naịjiriya. Ụwa ntọọ!

Show More

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close