IPOB/ESN, ZEERE BENUWE, ANYỊ ESOGHI NA BỊAFRA – OCHE


Makurdi: Onyeisi Okpuru Ọchịchị Ado dị na Benuwe Steeti, Hon. James Oche agwala Mazị Nnamdi Kehinde Kanu, Onyeisi IPOB /ESN ka ya na ndị òtù ya zeere Benuwe Steeti maka na Steeti ahụ esoghi na ihe ọbụla a na-ekwu banyere Biafra.
Oche kwuru nkea ụbọchị Satọdee maka mba Kanu na-ázọ̀ iziga ndị ESN ka ha ga chekwaa Ndigbo bi ebe ahụ. Kanu gụrụ Okpuru Ọchịchị Afọ nakwa Oju dịka ebe ndị ESN kwesịrị ịnọ.
“Mazị Nnamdi Kanu hapụ ịdọrọ ndị Okpuru Ọchịchị Ado tinye n’atụmatụ ọbụla iji ebuli onwe gị elu. Benuwe Steeti abụghị ebe a na-akọ akụkọ isonye Biafra
This followed the recent threat by Kanu to send ESN members to protect Igbo people living in Benue.Kanu identified Ado and Oju Local Government Areas as places that need the presence of ESN.In his reaction, Ado Local Government admonished Kanu to stop dragging Benue into “his self-seeking campaign”.The Chairman, James Oche, told reporters on Saturday that the territorial integrity of the state would never be a subject of Biafra agitation.He cautioned proponents of Kanu’s “inordinate ideology” in Benue to desist or face the wrath of the law.”
N’okwu mmadụ atọ Kanu sị na a tọ̀ọ̀rọ̀, Oche kọwara na e jidere ha maka ogbugbu Mohammed Isa, ótù nwoke Fulani meworo okenye.
“Kanu kwesịrị ịkwụsị okwu ọbụla ga-ebutere anyị ọgbaghara. Gọvanọ Samụwel Ortom na-agbalị n’okwu nchekwa”
O nyekwara ndị Okpuru Ọchịchị ahụ ndụmọdụ ka onye ọbụla wetuo obi ala ma nyekwa tinye Steeti ahụ nke machibidoro Ịchịgharị Ehi n’ọrụ.