AKỤKỌ ỤWA

IPOB GA-AHỤ NA EMEGHỊ NHỌPỤTA N’ANAMBARA STEETI – SAỊMỌN EKPA

Saịmọn Ekpa, onye jibu ọkwa dịka Onye Mgbasa ozi na Voice of Biafra ma bụrụkwa ótù onye n’ime ndị a na-anụ aha ha n’òtù Indigenous Peoples of Biafra (IPOB) ekwuola hoo!haa!! na ndị IPOB ga-eforo ntutu taa iji hụ na nhọpụta Gọvanọ a na-akwado ime n’Anambara Steeti n’ọnwa Novemba afọ a enweghị isi.

N’ozi ya n’ọba ozi mmekọrịta bụ Twitter, Ekpa, onye bụ Ọkaiwu ma bụrụkwa onye bụbu Onye soja mba Finland, ebe o bi kwuru sị: “Ọgụ maka nnwere onwe Biafra abawo n’àgbà égbé buru ọ laa.

N’ihi IPOB etinye ATỤMATỤ NKAGBU NHỌPỤTA n’ala Biafra, site na nhọpụta Anambara Steeti gawa n’ihu”

Hmmm, nsogbu dịkwa!

Show More

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close