AKỤKỌ ỤWA
JIMOH BADAMOSI ARỤỌLARA NDỊ IBAGWA-AKA OKPORO ỤZỌ


Alahaji Jimoh Badamosi, is Onyenwe Ụlọ ọrụ JRB Solar Investment Limited, onye Osun Steeti na-arụ okporo ụzọ ugbua n’ụba gwa-Aka dị n’Okpuru Ọchịchị Ndịda Igbo-Eze n’Enugwu Steeti.
Ibagwa – Aka bụ obodo a mụrụ nwaamadị a bụrụkwa ebe o toro. Ọ laghachiri azụ, inyere ndị obodo ahụ aka, n’agbanyeghị na ọ bụ onye Alakụba bụrụkwa onye Yoroba.