Uncategorized

KA NAỊJIRIYA KEWAA, O NWEGHỊ IHE GỌỌMENTI NA-EMERE NDIGBO – CHIWETALỤ AGỤ

Ochie dike Nollywood, Chiwetalụ Agụ akpọọla ọkụ ka Naijiriya kewaa, ka udo dị.

O kwuru nke a oge ụlọ mgbasa ozi Broadway TV gbara ya ajụjụ ọnụ.

Oge a jụrụ ya ma ọ kwadoro nkewa Naijiriya, ya bụ odogwu, onye ndị ụlọ nchekwa obodo DSS ka tọhapụrụ abalị ole na ole gara aga maka iyi “uwe Biafra” zara sị, “Uwe ahụ m yi bụ uwe anyanwụ na awa awa, ọ bụghị Biafra.

Gọọmenti enweghị ihe ọ bụla ọ na-emere Ndigbo. Ka e kewaa Naịjiriya ọsịsọ, ka udo were dị”

“Sọọsọ ndị Fulani jupụtara n’ọchịchị Buhari, ebe Ndigbo gba aka”

Show More

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close