MMEMME

MMEMME NCHETA ỌMỤMỤ ỌKAMMỤTA ỌGỌỌ IFEKA

Taa bụ abalị asaa nke ọnwa Eprel bu ụbọchị ncheta ọmụmụ Ọkammụta Ọgọọ Ifeka.

Ọkammụta Ọgọchukwu Ifeka bụ onye Alọ nke dị n’Okpuru Ọchịchị Ndịda Idemmili n’Anambara Steeti.

Ọ na-akụzi nkụzi na ngalaba Amụmamụ Amụmamụ Asụsụ Igbo na Mahadum Chukwuemeka Ọdụmegwu Ojukwu dị n’ Ịgbarịam, Anambara Steeti. O nwere nzere agụmaakwụkwọ PhD na Mahadum Nnamdi Azikiwe dị n’Ọka.

Ozi ekele mmemme :
“Ka Chineke pụrụ ime ihe niile chekwaa unu niile site taa ruo ndụdụgandụ unu niile n’ụdị pụrụ iche nke ụmụ mmadụ ga-eji tụọ Chineke egwu. Ya gazieere anyị niile. Daalụ nụ 🙏

Show More

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close