AKỤKỌ ỤWA

NDỊ NGAGHARỊ IWE #ENDSARS KPỌCHIRI ỤZỌ OTIGBA,ENUGWU NỌRỌ N’ỤZỌ AGBA BỌỌLỤ RUO ISI ỤTỤTỤ TAA

Enugwu: Ngagharị Iwe #EndSars sara ọkụ n’ụdị pụrụ iche n’Enugwu ụnyahụ.

Ndi ntorobịa nọ ngagharị iwe mechisiri okporo ụzọ nọ n’ime Enugwu.

N’uhuruchi, site n’ebe elekere isii, ha nọchiri okporo ụzọ si Otigba bata New Haven. Oke mkpọchi ụzọ dịzị site oge ahụ ruo ka ọ kụchara elekere iri n’abụọ nke abalị.

Ndị ntorobịa nọzị n’etiti okporo ụzọ na njegba ụzọ (junction) Ụzọ Bisala na Chime were na-agbazị bọọlụ

Show More

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close