Uncategorized
NDỊ OHI AGBAGBUOLA NWANYỊ DỊ IME NA NWA YA NWOKE


Aba: Ndi òjì égbè ezu agbagbuola nwanyị dị ime na nwa ya nwoke n’Ahịa Nkwọ, Aba.
Ozi hoo!haa!! nwetara na-egosi na ndị ohi ahụ ji ọgbatumtum dabata n’ime ahịa ahụ malite gbawa égbè aghara aghara.
Nwanyị ajọ chi ahụ a gbagburu ya na nwa ya, onye aha e ji mara ya bụ Nwanyi Chosen bụ onye na-ere simentị na ngwa ndị ọzọ e ji arụ ụlọ.
Ndi ọ) hi ahụ
The Abia State police command said it was yet to be briefed on the incident. (Daily SUN)