NKE NA-EME UGBUA
NDI ÒYÍỌ̀HÀÉGWÙ EJIRIWO ỊKWAFU ỌBARA MEERE NDI SOKOTO SALLAH



Sokoto – Na Steeti Sokoto, ndị òyíọ̀háégwù (terrorists) jiri isi ụtụtụ taa bụ ụbọchị Ụka, bụrụkwa ụbọchị mmemme Sallah, ndi Alakụba, were wakpo Obodo nta Dudun Doki dị n’Okpuru Ọchịchị Gwadabawa.
Ozi hoo!haa!! nwetara na-ekwu na ndi omekome ahụ jiri elekere mbụ n’ọkara nke isi ụtụtụ were wakpo ndi obodo ahụ, ka ha nọ n’ụra. Mmadụ iri ka ha gbunyụrụ anya, ebe ha tọ̀ọ̀rọ̀ ọtụtụ ndị ọzọ.
Tọọ ntị n’ala…