AKỤKỌ ỤWA

NDI ‘ỤMỤỌMA’ (UGM) EJIRIWO ÉGBÈ GBASAA ABA N’ỤTỤTỤ A

Aba – Ndi ‘Ụmụọma’ (UGM) ejiriwo égbè gbasaa Aba n’ụtụtụ taa bụ Mọnde, abalị iri abụọ na itoolu nke ọnwa Julayị.

Ọ dịzị ka ndi Enyimba na-achị obi n’aka ụbọchị Mọnde ọbụla maka ndi a na-agara Saịmọn Ekpa ozi, ndi foro ntụtụ taa, na Atụmatụ Onye Ọbụla Nọrọ n’Ụlọ ga-aganata n’ihu na mpaghara Ọwụwa Anyanwụ Ndịda Naịjiriya kwa ụbọchị Mọnde.

Nke mere taa site n’ebe elekere itoolu nke ụtụtụ bụ na jiri égbè gbasaa ógbè Tonimas, Isiahịa na Ụmụojima.

Onye ọbụla jiri ọsọ gbakpuo ụlọ. Kaosiladị, amabeghi ma o nwere ndi mgbọ tụtara oge ahụ.

hmmmm, “nsogbu dị!”

Show More

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close