AKỤKỌ ỤWA

NDOZI ỤZỌ AWARA AWARA ENUGWU – ỌNỊCHA, AKỤKỤ ÚGWÚ ONYEAMA NA-AGA N’IHU UGBUA

Enugwu: Ndị Ụlọ ọrụ RCC na-agba mbọ kpụ ọkụ n’ọnụ ugbua ịhụ na ụzọ awara awara Enugwu – Ọnịcha, akụkụ sitere Úgwú Onyeama ruo 9th Mile ga-abụ nke ndị njem ga-agba sịrịrị weere n’oge ekeresimesi a.

Lee onyonyoo ọrụ na-aga n’ihu ebe ahụ ka ọ dị taa.

Show More

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close