ASỊRỊ
NGWỌ̀ A NA-EME INI EDO N’IHU?


Ini Edo, omebe ejije Nollywood na-ewu ewu ewu etiela mkpu n’ámá Instagram ya maka ihe dị ka ngwọ̀ na-emezi ya n’ihu.
“Bikonu, anaghị ete ude nchawa ahụ (bleaching cream).
“Ngwọ̀ anaghịkwa eme m. Ọ bụ ude m na-ete mebiri akpụkpọ ahụ m.
Hmm, “ihe onye chọ ka ọ fụ”