AKỤKỌ ỤWA

NWANYỊ AGBAALA DI YA ALỤKWAGHỊM MAKA IJI ỊBA YA MEE ỌGWỤ EGO

Ịbadan: Ótù nwanyị, Sadia, Abbas nọrọ ụnyahụ n’ụlọikpe dị na Mapo, Ịbadan were gbaa dị ya, Azeez alụkwaghịm maka iji ịba ya mee ọgwụ ego.

Ọ sịrị na ya ụjọ jizi ya maka ndụ ya ebe nwoke ahụ nọ.

“Udiri mmegbu na mkparị m na-enweta n’aka ya mere na alụmdi na nwunye anyị amasịghịkwa m.

“Oge ahụ ka m chọpụtara na ịba m na-efu efu. Ka m jụrụ ya, ọ gọwara mana ịba ahụ mechara pụtakwa ka abalị atọ gachara

“Sọọsọ Chineke ma ihe kaara ime m maka ajọ atụmatụ nwoke a n’isi m”

Azeez kọwakwara na nwunye ya ahụ onye nkwụgharị, onye na-alọta n’ime abalị ma na – etinyekwa ya ụgwọ n’isi.

Show More

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close