AKỤKỌ ỤWA

NWANYỊ EGBUOLA, BỌKASỊA NNE YA E BURU AMỤMA ỊBỤ AMOSU

Uyo: Ótù nwanyị egbuola ma bọkasịa ozu nne ya n’Urua Aran, Ikot Ekpene dị n’Akwa Ibom Steeti ụbọchị Fraịdee.

Nwanyị ahụ isi adịchaghị mma gburu nne ya maka amụma e buuru ya na nne ya bụ amosu.

O bekasịrị ozu nne ya, donye n’efere ukwu(bowl), pụọ na-ajụ ndị chọrọ ịzụ anụ ehi.

Ndị Uwe Ojii ejidela ya bụ nwanyị.

Show More

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close