AKỤKỌ ỤWA

NWANYỊ EZZA AKWỤGBUOLA ONWE YA MAKA IHE ISI IKE

Abakaliki: Oriakụ Ifeoma Otubo, onye dị afọ iri anọ n’ise akwụgbuola onwe ya maka oke ihe isi ike n’ Okposi Umuoghara, dị n’Okpuru Ọchịchị Ezza n’Ebonyi Steeti n’isi ụtụtụ ụbọchị ụka n’úkwù Mangoro dị n’azụ ụlọ ya.

Nwanne ya nnwoke, Mazị Kristova Oyibo kwuru na ya bụ nwanyị ji ụmụ ise, onye laworo mmụọ chọburu ịkwụgbu onwe ya n’afọ 2014 mana e jidere ya.

Ozi hoo!haa!! nwetara na-ekwu na nwanyị ahụ so na ndị a chụpụrụ na be ha site n’ọgụ Ezza/Ezillo n’Okpuru Ọchịchị Ishielu nke Ebọnyị Steeti.

Chai! Nsogbu ụwa a karịa!

According to a source from the community, the deceased and family were displaced due to the Ezza/Eziulo lingering communal crisis in Ishielu local government area of the state.

Show More

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close