AKỤKỌ ỤWA

NWANYỊ IRI AFỌ ANỌ NA ISII EDINAWO NWATAKỊRỊ NWOKE DỊ AFỌ IRI NA ISE N’IKE

Ndị Uwe Ojii anwụchikọwo ótù nwata nwaanyị di afọ iri anọ na isii, onye dinara nwatakịrị nwoke dị afọ iri na ise, onye bụ nwa onye agbata obi ya na Rusape, mba Zimbabwe.

Ya bụ ajọ nwaanyị, Charity Muwereka ratara nwatakịrị nwoke ahụ site na ịrịọ ya ka o nyere ya aka mezie ọkụ dị n’ụlọ ndina ya.

Ka o mechara, ọ gwara ya ka ọ rahụ na nke ya maka ihi nchekwa ya maka na chi ejiwo.

A kpọpụrụ nwaanyị ahụ n’ihu ụlọikpe Majie nke Majie Obedience Matare nọ n’isi ya, maka itinye ọnụ n’okwu ahụ.

Show More

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close