AKỤKỌ ỤWA

NWANYỊ KADUNA AKPỌPỤWO NDỊ ENYI YA KPỌRỌ YA AMOSU ỤLỌIKPE

hoo!haa! na-echeta ADM NDỤBỤISI KANỤ, Dike ọchịchị ziri ezi
https://googleads.g.doubleclick.net/pagead/ads?client=ca-pub-3998498361734902&output=html&h=267&slotname=8463785207&adk=773256772&adf=3807907918&pi=t.ma~as.8463785207&w=320&fwrn=7&lmt=1625059157&rafmt=11&psa=1&format=320×267&url=https%3A%2F%2Fwww.ugamatv.com%2Fwoman-drags-5-friends-to-court-for-calling-her-witch%2F&flash=0&wgl=1&dt=1625059152822&bpp=248&bdt=7250&idt=5025&shv=r20210628&ptt=9&saldr=aa&abxe=1&cookie=ID%3D75b14c22eee51874-228a5f6d5ba60090%3AT%3D1603942986%3ART%3D1603942986%3AS%3DALNI_MbXX8X7N8VbrNhYJRGruj4fdzybJw&prev_fmts=0x0&nras=1&correlator=4462938091370&frm=20&pv=1&ga_vid=352842872.1625059157&ga_sid=1625059157&ga_hid=89668897&ga_fc=0&rplot=4&u_tz=60&u_his=1&u_java=0&u_h=750&u_w=360&u_ah=750&u_aw=360&u_cd=24&u_nplug=0&u_nmime=0&adx=20&ady=1647&biw=360&bih=658&scr_x=0&scr_y=493&eid=31060474%2C31061662&oid=3&pvsid=2437517534272597&pem=618&eae=0&fc=1920&brdim=0%2C0%2C0%2C0%2C360%2C0%2C360%2C714%2C360%2C714&vis=1&rsz=%7C%7CoeEbr%7C&abl=CS&pfx=0&fu=128&bc=31&ifi=2&uci=a!2&btvi=1&fsb=1&xpc=uBvE16X5sh&p=https%3A//www.ugamatv.com&dtd=5219

Kaduna: Ótù nwata nwanyị, Maryam Musa nọrọ ụbọchị Tuuzdee were kpụpụ ndị enyi mmadụ ise n’ụlọ ikpe Sharịya maka na ha kpọrọ ya amuosu.

Aha ndị asịrị gbakaa ute mmadụ ise ahụ gụnyere; Saratu Ayuba,Bilkisu Musa, Jummai Abdullahi, Firdausi Ayuba na Adama Musa.

Inspector Sambo Maigari, onye welitere okwu ahụ n’ụlọikpe kwuru na nwanyị ahụ wetara okwu ahụ na ngalaba ụlọ ọrụ ndị Uwe Ojii nọ na Rigasa, Kaduna Steeti n’abalị iri abụọ n’ise nke ọnwa Juun afọ a.

O kwuru na a kpụpụrụ ndị enyi ise ahụ ụlọikpe maka itikọ isi were kpaa nkata megide mmadụ nakwa imebi aha mmadụ nke megidere usoro 117 na 232 nke iwu Sharịya a kpọrọ Shari’a Criminal Procedure Code (SCPC).

Ndị ahụ a na-ebo ebubo kwuru na ikpe amaghị ha.

Ọkaikpe Malam Salisu Abubakar-Tureta nyere ikike ka a nara ha n’akaebe ma ha kpọta onye chiri echichi n’obodo ha dịka onye nkwudo akaebe.

O bugharịrị okwu ahụ ka ọ dịzịa n’abalị iri n’abụọ nke ọnwa Julaị ma nyekwa ndị Uwe Ojii iwu ka ha kpọta ndị akaebe ụbọchị ahụ.

Show More

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close