AKỤKỌ ỤWA

NWATA AKWỤKWỌ MAHADUM BABCOCK EJIWORO AFỌ IRI NA ABỤỌ NWETAZUO NZERE MMỤTA NKE MBỤ, MASTERS NA NKE DỌKỊNTA

Abiokuta – Ótù nwata akwụkwọ Mahadum Babcock, Benny Dera ejiworo afọ iri na abụọ were nwetazuo nzere mmụta nke mbụ nke Masters na nke Dọkịnta.

Ozi hoo!haa!! nwetara na-ekwu na ya bụ nwaamadị banyere mahadum ahụ n’afọ 2013 ma nwetakwa nzere mmụta nke mbụ ya n’afọ 2017.

O ji afọ 2018 were gaa ọrụ ofufe ala (NYSC) na Steeti Anambara tupu ọ lachite n’afọ 2019 maka agbamakwụkwọ inweta nzere nke abụọ bụ Masters.

Ozigbo o mechara nke ahụ ọ malitekwara agụmakwụkwọ maka inweta nzere mmụta Dọkịnta (Ph.D) nke o mechara n’afọ a bụ 2024.

hmmmm, lee ụmụaka ụbụrụ ha na-anụ ọkụ!

Show More

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close