NWIFURU EMERIWO N’ỤLỌIKPE MKPEGHARỊ LEGỌS



Legọs – Gọvanọ Fransiisi Ogbonnaya Nwifuru nke Ebọnyị Steeti enwewo mmeri n’akwụkwọ Ọkammụta Ọgọstịn Odo nke òtù ndọrọndọrọ ọchịchị All Progressives Grand Alliance (APGA) na Ichie Ifeanyi Odi nke Peoples Democratic Party (PDP) gbara ya n’ụlọikpe mkpegharị, Legọs ụbọchị taa bụ Fraidee, abalị iri abụo na anọ nke ọnwa Novemba.

Ndi ọkaikpe kwubiri ikpe ahụ dị mmadụ atọ.
The judgement was delivered by a three-man panel on Friday.
The Court of Appeal sitting in Abuja also sacked the Speaker of the Bauchi State House of Assembly, Abubakar Suleiman on Friday.
Suleiman was removed as the member representing Ningi Central Constituency in Ningi Local Government Area of the State.
In the judgement it delivered on Friday, the Appeal Court ordered a rerun in 10 polling units in the constituency.