AKỤKỌ ỤWA

NWOKE ÍGWÉỌ́CHÁ ESIWO N’ỤLỌ AKWỤLA PỤTA, DAA MA KÓRÒPÙ

Ígwéọ́chá – Njinji jiri n’Okporoụzọ Azikiwe dị na Mpaghara Mile 2, Diobu n’obodo Ígwéọchá ụbọchị ụka, oge ótú nwaamadị si n’ụlọ akwụla pụta koropuru daa n’ụzọ.

Onye hụrụ ya bụ nwaamadị sị na ihu juru ya n’akpa bụ akụ ilu na ose

Mbọ nile a gbara inweta ndị be ya n’ekwentị kpụrụ afọ n’ala maka na ndi ekperime mara ya aka n’akpa, zuru ekwentị ya, ozigbo ọ dachapụrụ.

Kaosiladị, o nweghị onye ma ma ya bụ nwoke a ka dịkwa ndụ maka na ọ naghịkwa eku ume, ndi Uweojii wetara ụgbọala obu ndị ọria were iburu ya.

Chai! Ọ ka nwoke siri laa. Nsogbu ákwárà na-ebutere ụmụ nwoke akarịa.

Show More

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close