AKỤKỌ ỤWA

NWOKE IKWERRE EJIRIWO MMA OBEJIRI GBUJAA NWUNYE YA MAKA ENYI YA NWANYỊ

Igweọcha: Ótú nwaamadị bụ Chima ejiriwo mma obejiri gbujaa nwunye ya egbuja n’Omerelu dị n’Okpuru Ọchịchị Ikwerre na Rivas Steeti maka ịjụ ya ihe mere o ji kpọrọ nwaanyị ọzọ lọta.

Ozi hoo!haa!! nwetara na-ekwu na aka ndị Uwe Ojii akparala ya bụ nwaanyị, onye bịara ije akwamiko maka isoro enyi ya nwoke were tie nwunye ya bụ Wakaego ihe.

Ka ọ dị ugbua, ya bụ nwaanyị ajọ chi nọzị n’ụlọ ọ́gwụ̀ UPTH, Igweọcha, ebe a na-azọ ndụ ya. Di ya bụ Chima eriela mbọ mbọ ọsọ.

Ọnụ na-ekwuru Ndị Uwe Ojii na steeti ahụ, Grace Iringe-Koko kwuru na ha akpụrụ akpụrụwo nwaanyị akwamiko ahụ tinyere aka ịwakpo nwaanyị mmadụ.

The spokesperson for the Rivers State Police command, Grace Iringe-Koko, confirmed the incident, adding that the suspect’s girlfriend had been arrested.

Show More

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close