AKỤKỌ ỤWA

NWOKE KA SI NA NGA PỤTA EJIRIWO AKWAMIKO KWAGBUO NWATAKỊRỊ AFỌ IRI NA ABỤỌ

In Abeokuta, Ogun State capital an ex-convict, Mercy Orija, has reportedly raped a 12-year-old pupil, Janet Fakeye, to death.

According to PUNCH Metro, the deceased was a Junior Secondary School Pupil at the Army Day Secondary School, Alamala, Abeokuta.->

Janet was reportedly dragged into a house by the suspect while she was going back home from where she went to buy soap to wash her school uniform on Wednesday.

The suspect was said to have used his family house in the same community to commit the crime.

Orija allegedly dumped her body in another building beside his family house and fled the scene.

When Newsmen visited the community on Sunday, it was observed that the suspect’s family house had been destroyed by angry youths who stormed the house and set it ablaze.

The deceased’s father Sanjo, demanded justice for his daughter.

He said, “When Janet arrived from school on Wednesday, she was writing her homework and after she was done, she told me that she wanted to buy detergent in our neighbour’s house to wash her socks.

“I gave her money to buy the detergent. I was sitting outside and after a while, I didn’t see her return from the place she went to buy the detergent. The place where she went to buy the detergent is not far from the house.

“So, I went to check on her. I was told she had been attended to and had left the place; I became agitated.

“I then thought that maybe she went to collect a book from her friend for her homework. I went to the friend’s place and asked for my daughter; she said she had not seen her.

“I later went to report at a police station around 8pm after we had searched and could not find her . As we were heading towards the police station, I received a call from the community that they had found the dead body of my daughter.”<

He said his daughter was raped to death by the suspect after he tied her hands and legs and covered her mouth.

According to him, the soap and the bloodstains were seen in the suspect’s house while he ran away through the back door.

The deceased’s mother, Tayo, said some residents saw the suspect leaving the house.<

Abiokuta: Ótù nwata nwoke si na nga pụta, Mercy Orija, ejiriwo akwamiko kwagbuo, Janet Fakeye, obere nwatakịrị nwaanyị dị afọ iri na abụọ n’Abiokuta, Ogun Steeti ụbọchị Wenezdee gara aga.

Ozi hoo!haa!! nwetara na-ekwu na nwatakịrị lara mmụọ bụ nwata akwụkwọ n’ụlọ akwụkwọ Army Day Secondary School, Alamala, Abiokuta.

Ya bụ ekperime oje nga jidere Janet ka ọ gara zụtachaa ncha o ji asa uwe akwụkwọ ya, were kpụba ya n’ụlọ ya.

O kechiri ya aka na ụkwụ ma kechikwaa ya ọnụ. O buru ozu ya ga dosa n’akụkụ ụlọ ọzọ dịdebere ebe ahụ were si ụzọ azụ ụlọ were gbafuo.

Ndi ntorobịa jizi iwe were suo ụlọ nna ya, ebe ọ nọrọ kpaa arụ ahụ ọkụ.

Mazị Sanjo Fakeye, nna Janet na – arịọ maka ikpe nkwụmọtọ n’isi nwa ya laworo mmụọ.

O kwuru na a hụrụ ọbara tụsachara n’ime ụlọ ekperime oje nga ahụ tinyekwara ya bụ ncha nwatakịrị ahụ gara zụta.

Mazi Abimbola Oyeyemi, Ọnụ na-ekwuru Ndị Uwe Ojii na steeti ahụ kwuru na ndị Uwe ojii na-ámà imi n’ala iji nwụchikọọ onye arụrụala ahụ, onye ka si n’ụlọ nga pụta maka idina nwaanyị n’ike.

Tụfịakwa! Chineke ekwekwala ka ngwere gbaa ajị!

Show More

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close