AKỤKỌ ỤWA
“Ọ BỤZI DANGOTE NWE NAỊJIRIYA, E JI EMEPERE SỌỌSỌ YA ÓKÈALA?” – PETERSIDE


Legọs: Onye nhiwe ụlọ akụ Stanbic IBTC Bank Plc, Mazị Atedo Peterside, akatọọla atụmatụ Gọọmenti Etiti jiri chọọ ịhapụ sọọsọ Ụlọ mmepụta ngwa ahịa Dangote ka ọ bụrụ onye na-esi ókèala Naịjiriya, e mechiri emechi na – ebubata ngwa ahịa.
N’ozi ya na Twitter ụbọchị Tuuzdee, Peterside kọwara nke ahụ dịka “ịghọrọ ụmụ ụmụ gbuo íchí ma ghọrọkwa ụmụ ụmụ chie ọzọ”
“Ya mere anyị ji ekwu na akụnụba Naịjiriya bụ nke e jiri aghụghọ mee ka ọ na-adabara mmadụ ole na ole, ndị ma mmadụ”
Hmm, obodo emebigo!